Ezza South
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
nhazi ọnọdụ6°10′40″N 8°2′25″E, 6°7′0″N 8°0′4″E Dezie

Ezza South bụ ọchịchị ime obodo dị na steeti Ebonyi na ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria. Isi ụlọ ọrụ ya bụ Onueke, nke na-ejekwa ozi dị ka isi obodo jikọrọ ọnụ maka mba Ezza yana isi ụlọ ọrụ Ebonyi Central senatorial zone. Emebere ya n'abalị mbụ nke ọnwan nabarara ke Otu puku nari itolu na itolu n'etiti ọchịchị ime obodo ndị ọzọ na steeti Ebonyi ọhụrụ mgbe ahụ site n'aka gọọmentị ndị agha nke General Sani Abacha . Ezza South tupu e kee ya bụ akụkụ nke ọchịchị ime obodo Ezza ochie. Ndị mmadụ kacha bụrụ ndị Igbo. Ha na-asụ olumba Ezza na asụsụ etiti Igbo. Isi ọrụ ha na-arụ bụ ọrụ ugbo na ịzụ ahịa yana otu ndị ọrụ obodo na-apụta. O nwere mpaghara nari ato na iri abuo na ano km abuo yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 133,625 na ngụkọ 2006. [1]

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 482. [2]

Edensibia dezie

  1. Brinkhoff (2013-11-20). Ezza South (Local Government Area, Nigeria) – population statistics, map and location. www.citypolulation.de. Retrieved on 2014-05-21.
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.