Ezza North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°4′54″N 7°59′45″E, 6°16′15″N 7°58′17″E Dezie

Ezza North bụ ọchịchị ime obodo na Ebonyi Steeti Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ebiaji. Ọ nwere mpaghara nari ato ni ise km abuo na ọnụ ọgụgụ mmadụ 145,619 na ngụkọ abuo puku na isi. Ezza North kere na otu puku nari itolu na itolu na isiya na LGA ndị ọzọ na steeti Ebonyi ọhụrụ bụbu akụkụ nke ọchịchị ime obodo Ezza ochie. Ọ bụ obodo ndị Igbo ka ukwuu nke ndị Ezza bi. Kamgbe e kere ya bụ Ezza North nọ n'akụkụ mmepe na-aga n'ihu n'okpuru ọchịchị Ebonyi steeti nke PDP na-achị.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 482. [1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.