Ezumike ọha na eze na Mozambique
- Nke a bụ ndepụta nke ezumike na Mozambique
Ụbọchị | Aha Bekee | Nkọwa |
Jenụwarị 1 | Ụbọchị Afọ Ọhụrụ[1] | |
Febụwarị 3 | Ụbọchị Ndị dike | Na-asọpụrụ ndị agha lụrụ ọgụ maka nnwere onwe na 1975 Ogbugbu nke Eduardo Mondlane [2] |
Eprel 7 | Ụbọchị Ụmụ nwanyị | |
Mee 1 | Ụbọchị Ndị Ọrụ | |
June 25 | Ụbọchị Nnwere Onwe | Site na Portugal, 1975[3] |
Septemba 7 | Ụbọchị Mmeri | Ụbọchị Nkwekọrịta Udo nke Lusaka, 1974.[4] |
Septemba 25 | Ụbọchị Ndị Agha | Ọzọkwa Revolution Day, na-egosi Mozambique Liberation Front (FRELIMO) malitere mwakpo mbụ ya megide ndị ọchịchị Portuguese na 1964. [5] |
Ọktoba 4 | Ụbọchị Udo na Mmekọrịta | Ọ na-egosi njedebe nke Agha Obodo Mozambik na 1992. [6] |
Disemba 25 | Ụbọchị Ezinụlọ |
- Nke a bụ ndepụta nke Ezumike obodo na Mozambique [7]
Ụbọchị | Obodo |
Febụwarị 5 | Matola |
March 21 | Tete |
Julaị 17 | Chimoio |
Ọgọst 12 | Inhambane |
Ọgọst 20 | Beira, Mozambique |
Ọgọst 21 | Quelimane |
Ọgọst 22 | Nampula |
Ọgọst 23 | Lichinga |
Ọktoba 7 | Xai-Xai |
Ọktoba 18 | Pemba |
Nọvemba 10 | Maputo |
- ↑ Holidays and observances in Mozambique in 2020 (en). www.timeanddate.com. Retrieved on August 23, 2020.
- ↑ Heroes' Day in Mozambique. Holidays Around the World. Archived from the original on January 23, 2020. Retrieved on August 23, 2020.
- ↑ Independence Day in Mozambique in 2021 (en). Office Holidays. Retrieved on January 14, 2021.
- ↑ Victory Day in Mozambique in 2020 (en). Office Holidays. Retrieved on August 23, 2020.
- ↑ Armed Forces Day 2020, 2021 and 2022 in Mozambique. PublicHolidays.africa. Retrieved on August 23, 2020.
- ↑ Peace and National Reconciliation Day 2020, 2021 and 2022 in Mozambique. PublicHolidays.africa. Retrieved on August 23, 2020.
- ↑ "Public Holidays". Retrieved 23 April 2013.