Ezinulo Afamdi

Afamdi wu aha otu ezinulo Africa. Aha ofodu ndi ezinulo nka bu Afam, Ahmadi, Amara, Emecca, Halimnye, Isa, Mmadu, Nnadi, Nnamdi, Nnenadi, Onwa na ndi ozo. Ezinulo Afamdi choro ka Niger na Nigeria di etu South Africa diri; Etu ndi South Africa bu ndi Beke na ndi oji otu ahu ka ndi ezinulo Afamdi choro ka ndi Niger na Nigeria bu ndi Arab na ndi Oji. Cheta na oburo ndi Arab nile but ndi Muslim, ndi Muslim nile a bughi ndi Arab.

Etymology dezie

Afamdi bu okwu na dialect Anioma, nwota aha nka bu na Aha mu diri.

Mbido dezie

Mgbe ha muru otu nwata bu mgbe ezinulo Afamdi ji but ihe ezie. Nwata nka ha muru mesi nyere onwe ya aha nke o choro Mana na izizi, nwata nka te were aha nnanna nne ya Wu Mogbue nuhi na ndi umu Mogbue Wu ndi xuo ya site na mgbe nwata nka di afo other mana nne nwata nka ekwero ya ka nwata ji iwe kwuru na 'Gi ka mu jiri aha nnanna nne mu ga eme ma Afamdi?'