Everlyn Chemutai

Onye omeiwu Uganda
Everlyn Chemutai
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereEverlyn Dezie
aha ezinụlọ yaEvelyn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọktoba 1976 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụaccountant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụParliament of Uganda, The AIDS Support Organization Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda, member of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaBukwo District Dezie
ebe agụmakwụkwọChebinyiny Primary School, Gamatui Secondary School, Uganda College Of Commerce Soroti, Makerere University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement, independent politician Dezie

Everlyn Chemutai (amụrụ na 12 Ọktoba na afo 1976) bụ onye na-ahụ maka ego na onye omeiwu nke Uganda. Ọ bụ nwanyị nnọchiteanya nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda maka mpaghara Bukwo kemgbe afọ 2016.[1] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement (NRM).[2][1][3]

Mmalite na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Everlyn Chemutai na 12 Ọktoba na afo 1976. Ọ gụsịrị ule Primary Leaving na afo 1989 na Chebinyiny Primary School. Ọ gụsịrị akwụkwọ Uganda Certificate of Education na Gamatui Girls S.S. n'afọ 1993. Ọ gara Sebei College Tegere ebe ọ gụsịrị akwụkwọ Uganda Advanced Certificate of Education na afo 1997. E nyere ya diplọma na Business Studies site na Uganda College of Commerce, Soroti n'afọ 2000. Ọ gara maka agụmakwụkwọ ya ọzọ wee gụsịrị akwụkwọ na nzere Bachelor of Science in Accounting na Mahadum Makerere na afo 2012.[1]

Ahụmahụ ọrụ dezie

Everlyn Chemutai was an Accounts Assistant for Wilcon Enterprises, Soroti from 2001–2002. She became the Bursar for Moroto High School from 2002–2006. She became the Project Accountant for Africa Leadership Institute from 2004 - 2011. She was the Accounts/ Records Assistant for The AIDS support Organization (TASO) Uganda from 2012 -2015. She became the Member of Parliament of Uganda from 2016 to date.[3] She is the vice chairperson for the Committee on HIV/AIDS and Related Matters.[4] She is also a member of the Committee on Agriculture, Animal Industry and Fisheries.[1][3]

Onyinye ndị ọzọ dezie

Ọ kwadoro egwuregwu bọọlụ, ndị otu ụmụ nwanyị kwadoro, ndị otu ndị mahadum kwadoro n'ime mpaghara ya.[3]

Everlyn Chemutai sonyere na nnọkọ ndị omeiwu ebe ndị omeiwu ga-atụ vootu ma ha ga-ewepụ ụtụ isi Mobile Money ma ọ bụ na ọ gaghị ma ọ sị YES.[5]

Ihe ntụrụndụ[1] dezie

  • Egwuregwu
  • Egwuregwu volleyball
  • Ịbụ abụ na ịgba egwú

Ihe odide dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-27. Retrieved on 2020-04-07.
  2. CHEMUTAI EVERLYN (en-US). NRM. Archived from the original on 2021-07-31. Retrieved on 2021-04-02.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 (2018) The Parliamentary Performance Scorecard 2018- 2019. Kampala: Africa Leadership Institute, 74, 79, 85, 109, 114, 332, 692. ISBN 978-947478-111-0. 
  4. (2018) UGANDA PROGRAMME FOR WOMEN COMMITTEE CHAIRS AND VICE-CHAIRS. Common Wealth Parliamentary Association UK, 9. 
  5. "How MPs voted on whether to scrap Mobile Money tax or not", NEW VISION, 4 October 2018. Retrieved on 2021-04-02.