Event talk:Visibility of communities in Nigeria

Latest comment: 19 Ọgọọst by DE Lady B in topic nise di awka north

Mkpurụ okwu sélénsé== Amuma nzuzo Maka Wikipedia ==

Nkea na akowa uzo di iche iche nga esi kwalite amuma nzuzo Maka Wikipedia na obodo anyi bu Nigeria DE Lady B (ṅkátá) 19:07, 18 Ọgọọst 2024 (UTC) oga amasim ikwu na oga adi nkpa ichota ndi isi okacha Mara na Wikipedia pages ka ha jiri nwayoo kuzie onye obula GA eweputa ohere ha na ego ha ihu na otu di otua na aga nke oma ,nkea GA enyeaka ime ka otutu mmadu Mara Maka otua!Reply

Ikpoogbako na uloakwukwo di icheche

dezie

ikpoba baa umu akwukwo na umu akwukwo di icheche meekaha Mara nkpa odi ha inyere AkA I kwalite amuma nzuzo Maka Wikipedia Oga adi kwa mma itinyere ha ihe Onyinye di iche iche iji mekwa ka obi kpalie ha ma nwekwaa mmasi . DE Lady B (ṅkátá) 09:43, 19 Ọgọọst 2024 (UTC)Reply

Odide akwukwo Maka Wikipedia

dezie

Oga adi mma ka ejiko AkA onu dee akwukwo Maka Wikipedia ebe oga enwe mmuta juru oke na etufughi mgbe , akwukwo a GA adimma idee na olu asusu diiche iche oga ekwe nghota ma dikwa onuala izuta na Ahia mgbe obula DE Lady B (ṅkátá) 09:55, 19 Ọgọọst 2024 (UTC)Reply

Ka ndi Ezinifite aguata si eme emume ha

dezie

Ndi ezinifite aguata di ime Anambra na eme emumea uka afo na ubochi afor obula Dabara na uka.nke na Abu nukwu emume nyere onye obula si na akuku aku nke mere na ufodu ndi mmadu di icheche na esi ebee there AkA wee bataa ijeea ,Ana eti otutu mmanyu diiche DE Lady B (ṅkátá) 21:21, 19 Ọgọọst 2024 (UTC) Ezinifite nwere ngalaba ato,aku,amaekwulu na kwa ifite ,obu mnukwu obodo nke no netiti, ha na agbali na iko oluugbo .Ana enwete umu nwanyi di mma azuruazu ilualu nime ha.eji ahia afo wee Mara ha.obodoa did eberee imo steeti nke ukwu .Reply

nise di awka north

dezie

Nise bu obere obodo nke awka north di na Ambra steeti,onwere ngala obodo ato nimeya nke ngodo bu isi,na esote arah tupu ona esote umuazu ,ha na azu ahia eke afor ,eji Ani iyii wee Mara ha na oge gboo Chukwu ji ihe di iche iche wee Choo ha mma di mmiri ogba n'elu,ugwu di nso ebe Ana ekpe ekpere ,obodo nwekwala ezigbo uzo nke meziri ndi bi Naya jiagaghari etu Osiri Masi ha,ha na enwekwa emume diche iche dika igbamanyuu na iriji ohua nke na ebido ma oburu na ndi dibee richaa onwa agwu ha oburuzie oge igwe obodo ha iri ji. Oburu na yuutuu anwuo ndi obodo na emere ya ntoro obi iji gosi na onwuru Nike

Obu eziokwu na arah bu isi Makana otu nwanne ha ji onwe ya wee Chua aja iji meka ha Marie na agha mgbe agha na acho iriha nke mere ka ngodo ghari ibuzi isi. Nise nwegasiri nnukwu ulo ula ,uloakwukwo na zikwa ulo ogwu Maka nleta ahu Ike. DE Lady B (ṅkátá) 21:47, 19 Ọgọọst 2024 (UTC)Reply

Return to "Visibility of communities in Nigeria" page.