Evelyn Okere
Evelyn Okere
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Evelyn |
aha ezinụlọ ya | Okere |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
Oriaku Evelyn Okere bu nwanyi oji ego achu ego O na ebiputa akwukwo nke na ako maka ahu ike na icho mma nke a na akpo St. Eve; O bu onye isi nke i chu ego gbasara ahu ike,O nnwekwara uno olu njikwa na icho mma nke ana akpo Rose di Omimi.
Early Life
dezieOkere gara akwukwo na mahadu di na Enugu steti nke anakpo University of Nigeria, Nsukka.
Business Career
dezieOkere ruru olu nulo aku,ulo mgbasa ozi na unu olu nke na emebi mmanu ugbo .O bidoro uno olu St Eve nafo 2010. Na onwa nke asato nafo 2012,uno olu ya kpotara onye oku egwu anakpo Rick Ross na ihe nlere nke emere na Lagos.