Etsako Central
lga di na edo steeti, Nijiiria.
Etsako Central
Asụsụ obodo | Asụsụ Afenmai |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Edo |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 7°5′23″N 6°30′5″E, 6°58′19″N 6°30′44″E |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Fugar |
Etsako sentiral bụ ọchịchị ime obodo na Edo Steeti, Naijiria . [1] Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Fugar. [2]
Ọ nwere mpaghara 660 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 94,575 na ngụkọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 312. [3]
Obodo / Obodo na koodu zip
dezieenwe | 312108 |
Apebebe | 312108 |
Atavo | 312108 |
Awuyemi | 312113 |
Imekhuri | 312113 |
Iviakpela | 312108 |
Iviochie | 312109 |
Ogbago | 312108 |
Sabogida | 312111 |
Ukhomoduba | 312110 |
- ↑ Edo Election: Obaseki’s Campaign Train Hits Etsako Central, Promises More Development. Channels Television. Retrieved on 2021-07-09.
- ↑ Fugar – Etsako Central (en-US). Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-09.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ List of Towns and Villages in Etsako Central L.G.A (en-US). Nigeria Map. Archived from the original on 2021-09-10. Retrieved on 2021-09-10.