Etighi
Etighi
Etighi bụ egwu ndi Naijiria. Ọ bụ ndị Akwa Ibom bidoro egwu Etighi. Egwu a metụtara mmadụ ịmegharị ụkwụ ya na ukwu ya. A maara egwu n'obodo Naijiria niile , Ndị ọzọ na-etekarị egwu a bụ ndị Ibibio na Efik people bụ ebe egwu a malitere. [1]
Egwu na-ewu ewu
dezieEjirila egwu a mee ọtụtụ ihe nkiri egwu vidio na Nigeria nakwa ụwa niile. Egwu a bidroo iwu ewu mgbe oti egwu bụ .Iyanya tere ya na vidio egwu ya . [2] [3]
Ebe nsi nweta
dezie- ↑ Top Dance Styles in Africa - Africa.com (en-US).
- ↑ Kimuyu, Hilary. "Nigeria: Iyanya – In Kenya You Feel Like You Are in Europe", The Nation (Nairobi), 2017-06-27.
- ↑ "Besides learning the Etighi and Shoki dance, here are a few things Ciara picked up in Nigeria - Ventures Africa", Ventures Africa, 2016-03-02.