Esther Siamfuko
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Ọgọọst 2004 Dezie
Ebe ọmụmụZambia Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuGreen Buffaloes Ladies FC, Zambia women's national under-17 football team, Zambia women's national association football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so nafootball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie

Esther Siamfuko bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere Queens Academy, na mgbazinye site na Choma Warriors, na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.

Ọrụ klọb dezie

Siamfuko agbaala bọọlụ maka Choma Warriors na Queens Academy na Zambia.[1]

Ọrụ mba ụwa dezie

Siamfuko nọchitere anya Zambia na afọ 2020 COSAFA Women's U17 Championship.[2] O meriri n'ọkwa dị elu na 28 Nọvemba na afọ 2020 na mmeri enyi na enyi megide Chile.

Ihe odide dezie

  1. "Zambia U17 gears for Namibia", 27 December 2019. Retrieved on 13 February 2021.
  2. "2020 COSAFA U-17 Women: Tanzania edge Zambia on penalties to win the title". Retrieved on 13 February 2021.