Esther Okhae
Esther Okhae
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Esther |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Maachị 1986 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Personal information | |||
---|---|---|---|
Date of birth | 12 March 1986(age 36) | ||
Position(s) | Goalkeeper | ||
National team‡ | |||
Naijiria | 0 | (0) | |
‡ National team caps and goals, correct as of 20 September 2003 (before the 2003 FIFA Women's World Cup) |
Esther Okhae (amụrụ na 12 Machị 1986) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-edebe gọọlu. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naijiria. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ FIFA Women's World Cup USA 2003 - Technical Report (PDF). FIFA Women's World Cup United States 2003. FIFA (2003). Archived from the original on 26 December 2011. Retrieved on 2007-09-28.