Esther Kolawole

ọnye mgba freestyle Naịjiria
Esther Kolawole
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereEsther Dezie
aha ezinụlọ yaKolawole Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Jenụwarị 2002 Dezie
Ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
ụdị egwuregwufreestyle wrestling, wrestling Dezie

  Esther Omolayo Kolawole (amụrụ na abalị anọ n'ọnwa Jenụwarị afọ 2002) bụ onye Naijiria na-agba mgba.[1] Ọ na-anọchite anya Naijiria na asọmpi mba ụwa. N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022, o ritere ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị nke 62 kilogram na 2022 Commonwealth Games nke emere na Birmingham, England.[2][3]

Ọrụ dezie

Kolawale ritere ihe nrite ọla edo na 2018 African Youth Games.[4] N'ọnwa Disemba afọ 2018, ọ ghọrọ onye mmeri ịgba mgba nke mba, merie ihe nrite ọla edo maka 55 kg freestyle na mmemmé egwuregwu mba Naijiria.[5]

N'ọnwa Febụwarị afọ 2018, ọ ritere ọla edo maka ihe omume cadet nke 61kg n'oge 2018 African Wrestling Championships.[6]

O meriri ihe nrite ọla edo na ihe omume ya na 2020 African Wrestling Championships nke emere na Algiers, Algeria.[7][8] N'ọnwa Mee afọ 2021, o rughị eru maka 2020 Summer Olympics na World Olympic Qualification Tournament nke emere na Sofia, Bulgaria.[9] N'ọnwa Ọktoba afọ 2021, ọ sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 55 na World Wrestling Championships nke e mere na Oslo, Norway ebe e wepụrụ ya na egwuregwu nke abụọ ya.[10]

N'ọnwa Nọvemba afọ 2021, ọ nọ n'ọkwa nke atọ wee merie otu n'ime ọla nchara n'egwuregwu ụmụ nwanyị 57 kg freestyle na 2021 U23 World Wrestling Championships nke emere na Belgrade, Serbia.[11][12]

N'afọ 2022, ọ tụfuru ọla nchara ya na asọmpi ụmụ nwanyị nke 57 kilogram na asọmpi Yasar Dogu nke emere na Istanbul, Turkey.[13] O meriri ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị nke 62 kilogram na 2022 Commonwealth Games nke emere na Birmingham, England.[2][3] O meriri ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị nke 57 kilogram na 2021 Islamic Solidarity Games nke emere na Konya, Turkey.[14] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke 57 kilogram na 2022 World Wrestling Championships nke emere na Belgrade, Serbia.[15]

Ihe ndị ọ rụzuru dezie

Afọ Egwuregwu Ebe Nsonaazụ Ihe omume
2020 Mmeri ịgba mgba nke Afrịka Algiers, Algeria Nke Mbụ Freestyle 55 kilogram
2021 Mmeri U23 nke Ụwa Belgrade, Serbia Nke atọ Freestyle 57 kilogram
2022 Egwuregwu Commonwealth Birmingham, England Nke atọ Freestyle 62 kilogram
Egwuregwu Ịdị n'Otu nke Islam Konya, Turkey Nke Abụọ Freestyle 57 kilogram

Ebemsidee dezie

  1. Esther Kolawale at Birmingham 2022 Commonwealth Games (en). Commonwealth Games - Birmingham 2022. Retrieved on 2022-08-01.
  2. 2.0 2.1 Berkeley. "India captures three golds on first day of wrestling at Birmingham 2022", InsideTheGames.biz, 5 August 2022. Retrieved on 6 August 2022.
  3. 3.0 3.1 Wrestling Competition Summary. 2022 Commonwealth Games. Archived from the original on 6 August 2022. Retrieved on 6 August 2022.
  4. Nigerian female wrestlers win three gold medals, boys football team meets Morocco in final (en-US). The Guardian Nigeria News (2018-07-27). Retrieved on 2022-08-07.
  5. Eludini (2018-12-15). National Sports Festival: Team Ondo dominates women’s wrestling (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-08-08.
  6. African Wrestling Championships: Team Nigeria in medal rush (en-GB). Vanguard News (2018-02-09). Retrieved on 2022-08-07.
  7. Olanowski. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020. Retrieved on 9 February 2020.
  8. 2020 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 June 2020. Retrieved on 16 June 2020.
  9. 2021 World Wrestling Olympic Qualification Tournament Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 9 May 2021. Retrieved on 9 May 2021.
  10. 2021 World Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 October 2021. Retrieved on 16 October 2021.
  11. Dowdeswell. "Yepez Guzman makes history for Ecuador at UWW Under-23 World Championships", InsideTheGames.biz, 5 November 2021. Retrieved on 7 August 2022.
  12. 2021 U23 World Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 10 November 2021. Retrieved on 7 August 2022.
  13. 2022 Yasar Dogu, Vehbi Emre & Hamit Kaplan Tournament Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 2 March 2022. Retrieved on 2 March 2022.
  14. 2021 Islamic Solidarity Games Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 18 August 2022. Retrieved on 20 August 2022.
  15. 2022 World Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 18 September 2022. Retrieved on 18 September 2022.

Njikọ mpụga dezie

  • Esther Kolawole na Wrestling Database mba ụwa