Esther Chebet
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Septemba 1997 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi5000 metres Dezie

Esther Chebet (amụrụ na 10 Septemba n'afọ 1997) bụ onye Uganda na-agba ọsọ n'etiti. O mechara nke ise na 2019 African Games (1500 m). Na 2019 World Cross Country Championships nke emere na Aarhus, Denmark, ọ mechara nke iri na anọ na asọmupi ndị okenye wee merie ọla nchara na asọmupi otu.[1]

Esther Chebet

Ọ sonyere na 2016 World U20 Championships (800 m), 2017 World Championships (1500 m) na 2019 World Championships (500 m) n'erughị nke ikpeazụ.[2][3]

Oge kachasị mma ya bụ 2:03.1 nkeji na mita 800, nke o nwetara na Septemba 2016 na Eldoret; 4:02.90 nkeji na mita 1500, nke o mere na Mee 2019 na Nanjing; na 4:28.16 nkeji na mile run, nke o ruru na July 2017 na Lausanne.

Na ọnwa June n'afọ 2021, ọ ruru eru ịnọchite anya Uganda na 2020 Summer Olympics.[4]

Ihe odide dezie

  1. Senior women's race. 2019 IAAF World Cross Country Championships. Archived from the original on 27 June 2020. Retrieved on 27 June 2020.
  2. Semifinals results. IAAF. Retrieved on 9 October 2017.
  3. Heats results
  4. Chebet surprises with 5000m Olympics ticket (en). Daily Monitor. Retrieved on 2021-06-20.