Estelle Akofio-Sowah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Estelle |
aha ezinụlọ ya | Sowah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Scotland |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụ̀nta ego, manager |
ebe agụmakwụkwọ | University of Sussex, Ghana International School |
Estelle Akofio-Sowah bụ onye a mụrụ na Scotland , onye ọchụnta ego Ghana na onye isi obodo CSquared Ghana ugbu a na onye bụ bu onye isi Google Ghana.[1] Estelle bụ bu onye isi nchịkwa nke BusyInternet, onye na-enye ọrụ ịntanetị na Ghana.[2][3]
Oge ọ malitere
dezieA mụrụ Estelle na Scotland n'aka nna Ghana. Ezinụlọ ya kwa gara Osu na Ghana mgbe ọ dị ọnwa isii.[4]
Mmụta
dezieỌ gara Ghana International School mgbe ahụ na Mahadum Sussex ebe o nwere akara ugo mmụta na Economics and Development Studies yana Fellow nke klas nke abụọ nke Africa Leadership Initiative-West Africa na onye otu Aspen Global Leadership Network.[4][5][6][7][8]
Ọrụ
dezieEstelle bụ onye isi mba ugbu a maka Google Ghana. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi nchịkwa maka Busyinternet, ụlọ ọrụ na-ahụ maka ISP, cyber cafe na ụlọ ọrụ azụmahịa. Ọ bụ onye njikwa nnọkọ na oriri na La Palm Royal Beach Hotel na onye nchịkwa ọrụ nke National Poverty Reduction Program na ProNet, onye mmekọ NGO nke Water Aid UK.[8] Ọ bụkwa onye isi oche nke Ghana Internet Service Providers Association.[9]
Edensibia
dezie- ↑ Ghana lags behind in I.T - Google country manager. GhanaWeb. Archived from the original on 4 July 2018. Retrieved on 16 April 2014.
- ↑ Ghana: The Woman Behind Busy Internet -Estelle Sowah.
- ↑ Rise of the Ghanaian entrepreneurs. BBC. Retrieved on 16 April 2014.
- ↑ 4.0 4.1 Estelle Akofio Sowah. africabusinesssource.com. Archived from the original on 16 April 2014. Retrieved on 16 April 2014.
- ↑ Aspen Global Leadership Network (en-US). The Aspen Institute. Retrieved on 2020-01-18.
- ↑ African Leadership Initiative West Africa - ALIWA (en-US). Africa Leadership Initiative West Africa. Retrieved on 2020-01-18.
- ↑ Google Ghana CEO, Estelle Akofio-Sowah receives WomanRising Top Corporate Women Leaders Award (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-01-18.
- ↑ 8.0 8.1 Meet Estelle Akofio-Sowah: Speaker, Citi FM Women's Career Forum (en-US). Citi 97.3 FM - Relevant Radio. Always (2014-03-18). Retrieved on 2020-01-18.
- ↑ Starrfmonline. Google Ghana CEO receives award | Starr Fm (en-US). Retrieved on 2020-01-18.