Erigga
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha pseudonym | Erigga |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Maachị 1987 |
Ebe ọmụmụ | Warri |
ọrụ ọ na-arụ | rapper, onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
ngwa egwu | olu egwụ |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Templeeti:Infobox musical artist Erigga
Nkọwa Onwe
Aha Erhiga Agarivbie
Amaara PaperBoi, 2 seconds, Eribaba, New Money
Amụrụ 30 Machị 1987 (afọ 33)
Warri, Delta Steeti, Naịjirịa
Ebe osi Warri, Delta Steeti
Genres Hip hop
Aka ọrụ Rapa
Afọ ọ nọ ọrụ 2008–ugbua
Lebeelụ Emirate Empire
Ndị egwu Olamide, Duncan Mighty, Orezi, Harrysong, Skales, KUDiE, Brymo, Yung6ix, Victor AD, King perry, M.I Abaga, Ice Prince
Erhiga Agarivbie (amụrụ ya 30 Machị 1987), amaara ya site na aha ọgbọ ya bụ Erigga. Ọ bụ onye Naịjirịa na-eti egwu hipụ họpụ.
Akụkọ Ndụ
dezieAmụrụ Erhiga Agarivbie na Warri, Delta Steeti, ebe ya na ezinaulo ya toro. Ọ bụ nwa mbụ n’ime ụmụ ise. Ọ gara ụlọ akwụkwọ "Standard International" na ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị.
Erigga malitere ọrụ egwu ya na mbido 2010. Ya na ọtụtụ ndị na-emepụta egwu arụọla ọrụ, nkeg ụnyere PFizzy, Snow Man na Phizy Joe. Mbupute egwu izizi Erigga bụ "Mo Street Gan". E mere vidio egwu ahụ na Nea, nke AKIN Alabi duziri. [1] Egwu a ghọrọ abụ isiokwu nke Rdio Continental.
Na 2013, Erigga wepụtara "Coupé Décalé ft Shuun Bebe". Vidiyo egwu a nwetara kwado TV na Naịjirịa. Na mbido 2014, o weputara egwu ọzọ akpọrọ "Love No Be Garri", nke gosipụtara Jimoh Waxiu.
Na 17 Julaị 2017 Erigga wepụtara abọm ya A Trip to the South nke gụnyere Orezi, Skales, Duncan Mighty na ọtụtụ ndị ọzọ. [2]
Na 2018, Erigga weputara egwu ọzọ akpọrọ "Motivation" nke gosipụtara Victor AD . Egwu a enwetala ihe karịrị otu nde nkiri mmadụ na YouTube. [3]
Onyinye na nhọpụta
dezieAfọ | Mmemme | Nrite | Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2019 | The Headies | Ọkacha eti egwu okporo ụzọ | Erigga for " Motivation " feat. Victor AD|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [4] | |
2012 | Ọkacha eti egwu okporo ụzọ | Erigga for "Mo Street Gan"|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [5] | ||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Ihe nkiri
dezieStudiyo abọm
dezieAha | Nkọwa |
---|---|
A Trip to The South [6] |
|
Okorowanta [7] |
|
A Trip to The South |
|
The Erigma II [9] |
|
Nsidee
dezie- ↑ Get Familiar: Erigga – Mo Street Gan. 360Nobs. Archived from the original on 5 July 2012. Retrieved on 3 December 2011.
- ↑ ERIGGA HAS RELEASED HIS "A TRIP TO THE SOUTH" ALBUM.. Pulse Nigeria. Archived from the original on 10 November 2018. Retrieved on 20 July 2017.
- ↑ ‘Erigga is best rapper Nigeria has got at the moment’. Vanguard Newspaper (31 August 2018).
- ↑ Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award (en-US) (2019-10-20).
- ↑ 2012 NigPsquare, Bez lead Headies 2012 nominees list (28 August 2012).
- ↑ Erigga - "A Trip To The South Album" - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "Okorowanta Album" - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "The Erigma" Album - Trendybeatz (en).
- ↑ Erigga - "The Erigma II Album" - TrendyBeatz (en).
11. ^"Best Of Erigga mixtape | August mix 2018" - TGtrends.com.ng
12. [Music] Erigga – Broke Or Rich Ft. Jay Teaser - WavyTimes