Enterprise Bank Limited

 

Enterprise Bank Limited
azụmahịa
Ụlọ ọrụ mmepụta ihefinancial services Dezie
Oge/afọ mmalite2011 Dezie
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtaraloan Dezie
webụsaịtịhttp://web.entbankng.com/ Dezie

Enterprise Bank Limited (EBL), nke a na-akpọkwa Enterprise Bank, bụ ụlọ akụ azụmahịa na Naịjirịa. Central Bank nke Naijiria nyere ya ikikere dị ka ụlọ akụ azụmahịa, onye na-ahụ maka ụlọ akụ nke mba ahụ.[1]

Nchịkọta dezie

Ụlọ akụ Enterprise bụ nnukwu onye na-enye ọrụ ego na Naịjirịa. As of December 2012 n'ọnwa Disemba afọ 2012, e mere atụmatụ na ngụkọta akụ ụlọ akụ ahụ dị ijeri US $ 1.63 (NGN:261.1 ijeri).[2] Dị ka ebe nrụọrụ weebụ ụlọ akụ ahụ si kwuo, ọnụ ahịa ndị nwere òkè ruru ihe dị ka US $ 186.5 nde (NGN:29.8 ijeri) n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2011.[3]

E guzobere ụlọ akụ Enterprise Bank n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2011 site n'iweghara akụ na ụfọdụ ụgwọ nke ụlọ akụ Spring Bank, nke a kagbuola ikike ụlọ akụ azụmahịa ya. E nyere EBL ikike ụlọ akụ azụmahịa na 5 Ọgọst, na afọ 2011.[4]

Onye nwe ya dezie

As of September 2013, the assets of Enterprise Bank Limited are 100% owned by Asset Management Company of Nigeria (AMCON), an arm of the Federal Gomenti nke Naijiria . Na afọ 2015, azuru Enterprise Bank site na Heritage Banking Company Limited mgbe emere ihe ego ntinye nke nde ₦56.[5]

Ọchịchị dezie

Onye isi oche nke ndị nduzi nke Enterprise Bank Limited bụ Sir. Ogala Osoka MFR Onye isi nchịkwa na onye isi nchịkwa nke ụlọ akụ ahụ bụ Ahmed Kuru .[6]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ụlọ akụ na Naịjirịa
  • Central Bank nke Naịjirịa
  • Ọnọdụ akụ na ụba nke Naịjirịa
  • Ebe Ọkụ Mmiri

Edensidee dezie

  1. Central Bank of Nigeria:: All Financial Institutions (en). www.cenbank.org. Retrieved on 2017-08-29.
  2. "Nigeria: Journey Towards the Sale of Enterprise Bank", This Day (Lagos), 2013-09-18. Retrieved on 2017-08-29.
  3. entbankng.com. web.entbankng.com. Archived from the original on 2013-10-29. Retrieved on 2017-08-29.
  4. Chima. "Nigeria: Afribank, Spring Bank, Bank PHB Nationalised", This Day (Lagos), 2011-08-06. Retrieved on 2017-08-29.
  5. Babajide Komolafe (26 August 2015). CBN, Court approve Heritage, Enterprise banks merger. Vanguard Media Limited, Nigeria.
  6. "FG appoints MDs for nationalised banks – Vanguard News", Vanguard News, 2011-08-08. Retrieved on 2017-08-29. (in en-US)

Njikọ mpụga dezie