Eniola Abioro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1999 Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel Dezie

  Eniola Abioro bụ onye na-ejiji ejiji nke Naijiria. Ọ bụ onye Naijiria nke mbụ na-aga ije maka Prada.[1]

Abioro bụ nwa nke etiti n’ezinụlọ nne ya; o nwere nwanne nke tọrọ ya na nwanne nwanyị bu nke obere. [2] Ọ rụrụ ọrụ dịka onye na- nkuzi ụlọ akwụkwọ ọta akara ya na ụlọ akwụkwọ nke a na-akpọ Grace Academy di na Lagos, n'ala Naijiria Otu onye nwe ụlọ ọrụ ahu na mpaghara chọtara ya wee kwenye ezinụlọ ya ka ha hapụru ya ka ọ gbasoo ọrụ n'ichepụta ihe. [3]

Abioro bịanyere aka na ihe ana-akpo Next Management wee bido dị ka Prada nke pụrụ iche na afo 2018. [3]Ọ gara n'okporo ụzọ dika Versace, Giambattista Valli, Tommy Hilfiger, Off-White, Miu Miu, Saint Laurent, Paco Rabanne, na Loewe, Salvatore Ferragamo, na Altuzarra. [4]Ọ na-agagharị n'ihi Jason Wu ma na-ese ihe maka Revlon, Fenty Beauty, Calvin Klein, na Tiffany na Co. Mgbe oge mbụ ya gasịrị, na models.com depụtara ya dị ka onye "Top Newcomer", na dịka otu n'ime ụdị nke "Top 50" ha.[5][6][7]

Abioro apụtala na nchịkọta akụkọ nke Vogue, Harper's Bazaar, Vogue Italia, WSJ, na Elle.[5]

Edemsibia dezie

  1. Agbo (23 February 2018). ENIOLA ABIORO BECOMES FIRST NIGERIAN TO WALK FOR PRADA. Guardian Nigeria.
  2. Daily Duo: Eniola. models.com (6 September 2017).
  3. 3.0 3.1 Okwodu (3 April 2018). This Nigerian Stunner Taught Kindergarten—Now She Rules the Runways. Vogue. Condé Nast. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "voguejo" defined multiple times with different content
  4. Adams (13 March 2018). 18 NEW TOP MODELS WHO HAD THE BIGGEST FALL 2018 BREAKOUT SEASONS. Fashionista.com.
  5. 5.0 5.1 Ojo-Felix (19 November 2020). The Graduates: Eniola Abioro. models.com. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "grads" defined multiple times with different content
  6. Moskovic (8 March 2018). Newcomers F/W 2018.
  7. Top 50 Models. models.com.