Enam Bosokah
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, ballpoint pen artwork |
ebe agụmakwụkwọ | Kwame Nkrumah University of Science and Technology |
Ebe obibi | Accra |
akaụntụ weebụsaịtị na | Behance |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Enam Bosokah bụ onye Ghana na-ese ihe. A maara ya maka ihe osise pen ya.[1][2]
Bosokah gụsịrị akwụkwọ na Kwame Nkrumah University of Science and Technology, ebe ọ gụrụ gbasara ịkpụ ihe ọkpụkpụ. Banyere nhọrọ ya maka ihe ọ ga-eji, ọ na-ekwu na "Pen bụ ihe na-achọghi nnukwu ego; anaghị m azụta ọtụtụ ihe. Ojiji m ji pen bụ iji gosi na ihe ndị ahụ anyị na-eleda anya nwere ike ịmepụta nnukwu ihe. "[3][4] N'akụkụ pen, ọ rụrụ ọrụ na ihe ndị ọzọ dị ka icheku ọkụ na mmiri. E gosipụtala nka ya n'ime na n'èzí Afrịka.[1]
Bosokah rụrụ ọrụ dị ka onye ọka ikpe na BIC Art Master Competition, asọmpi maka ndị na-ese bọlbụ pen nke Africa, nke Société Bic mere kemgbe 2017.[5][6] O meela ihe osise maka Wiki Unseen, mmekorita nke Wikimedia Foundation nke ebumnuche ya bụ inye ihe ngosi maka akụkọ ndụ BIPOC Wikipedia n'enweghị ihe oyiyi nke isiokwu ahụ.[7][8]
Dịka n'afọ 2022, ọ bi na Accra.[1]
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Wiki Unseen Focus: Enam Bosokah – ART AFRICA Magazine. ART AFRICA (25 February 2022). Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ Barnes (8 April 2015). Exquisite Photorealistic Portraits Created Using a Ballpoint Pen (en). My Modern Met. Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ Gyamfi Asiedu (8 August 2016). Artist Enam Bosokah proving the might of the pen (en). Pulse Ghana. Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ Da Silva (12 February 2016). This Ghanaian artist does incredible things with only a ballpoint pen. The Daily Vox. Archived from the original on 14 December 2021. Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ For the 4TH Time, BIC Holds Competition for Ball-point Pen Artists…. This Day (16 May 2021). Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ BIC as brush, medium and palette: An innovation of Art Masters. Vanguard (24 February 2020). Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ Liu (9 February 2022). Wikipedia Launches "Wiki Unseen," Commissioning Artists To Paint Portraits of BIPOC Figures. Hyperallergic. Retrieved on 9 March 2022.
- ↑ Amplifying Black and Diverse Histories the Focus of New Wikimedia Foundation Collaboration with Global Artist (en). ModernGhana (10 February 2022). Retrieved on 9 March 2022.
Njikọ mpụga
dezie- enam bosokah na Behance
- Onye na-ese ihe Enam Bosokah na-egosi ike nke pen, 2016 Pulse Ghana video
- Ajụjụ ọnụ na TRUE AFRICAN ART
- Category:Wiki Unseen na Wikimedia Commons, gụnyere ụfọdụ ọrụ Bosokah