Emmanuel Kucha
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Emmanuel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Ọgọọst 1950 |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
ebe agụmakwụkwọ | Michigan Technological University, Ahmadu Bello University |
Prọfesọ Emmanuel Iornumbe Kucha (amụrụ n'August 8, 1950) sị Guma Local Government Area nkè Benue State bụ osote chancellor nkè Mahadum Ọrụ Ugbo, Makurdi . [1] Kucha, prọfesọ nkè Injinia Mechanical bụ prọfesor injinia mbụ ná ónyé mbụ sitere ná ọbọdọ ahụ na-eje ozi dị ka osote chancellor nkè ụlọ ọrụ áhụ. Ndị ntorobịa sị n'obodo áhụ na-anabata ndị ọbịa na-akpọ ọkụ màkà nhọpụta nkè nwa amaala dị kà osote chancellor nkè ụlọ ọrụ áhụ.
Ìhè ndị mèrè n'oge gàrà aga
dezie[1] Kucha nwetara PhD yá ná injinia ìgwè ná Mahadum Ahmadu Bello, Karịa ná Mahaduma Nkà ná ụzụ Michigan, Michigan, United States.O merìrì ìhè nrite "Design of Improved Wood/Agricultural Waste Stove" na"Outstanding Research Project Award" na Naịjirịa University Research and Development Fair nkè National Universities Commission nyere, ná Abuja, Disemba, 2005. [2] nwèrè ìhè karịrị akwụkwọ irí abụọ. [1]
Ebensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 UAM gets VC. Retrieved on 14 March 2015.
- ↑ NGP KYG: Professor Kucha Emmanuel Iornumbe - KYG Home. Archived from the original on 20 March 2015. Retrieved on 20 March 2015.