Emmanuel Daniel
Emmanuel Daniel
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Emmanuel |
aha ezinụlọ ya | Daniel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Disemba 1993 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Orlando Pirates F.C., Lobi Stars F.C. |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | football at the 2016 Summer Olympics |
Emmanuel Shinkut Daniel (amụrụ n'ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Disemba afọ 1993) bụ onye Naijiria na-eche goolu bọọlụ.[1][2] Ọ gbara Naijiria na Egwuregwu Afrịka nke afọ 2015 na 2016 Summer Olympics.[3]
Ọrụ mba ụwa
dezieDaniel nwetara oku mbụ ya n'akụkụ ndị okenye nke mgbapụta Naịjirịa maka iko mba ụwa nke afọ 2018 megide Zambia n'ọnwa Ọktoba afọ 2016.[4]
Nsọpụrụ
dezieNaịjirịa U23
- Ihe nrite ọla nchara nke Olimpik: 2016
Ebensidee
dezie- ↑ I didn’t start as a keeper – Daniel (23 April 2016).
- ↑ OFFICIAL: Emmanuel Daniel leaves Orlando Pirates | Goal.com Uganda. www.goal.com (17 August 2017).
- ↑ Emmanuel Daniel. CAFonline.com.
- ↑ "Mikel Obi, Musa, Ikeme 20 others To battle Zambia", thenff.com, 22 September 2016. Retrieved on 5 October 2016.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Emmanuel Daniel (footballer). |