Emmanuel Bortey Borketey

Emmanuel Bortey Borketey
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Emmanuel Bortey Borketey (amụrụ na June 23 1980) bụ onye ọchụnta ego na Ghana .nawazi onye na-enyere ndị mmadụ aka.[1] Ọ bụ onye nwe na onye isi nke Charger Limited, ndị na-emepụta Happy Man Beverages, na Charger Transport.[2]

Emmanuel Bortey Borketey
Born (1980-06-23) 23 Juunu 1980 (age 43)
NationalityGhanaian
EducationNungua Senior High School
OccupationBusinessman
OrganizationCharger Limited
Spouse(s)Doris Borketey
Children5
Parent(s)Emmanuel Borketey Borteifio
Salomay Kuorkor Djanie

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ dezie

Aha nne na na Emmanuel bu Emmanuel borketey borteifio na Kwa salomay kurkor .Djanie na Teshie na Greater Accra Region nke Ghana. Ọ gara ụlọ akwụkwọ ndị a maka agumakwukwo mbu ya: Lincoln International School, Nungua AMA 1, na Belfort International School. Ọ gara Nungua Senior High School maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya.

Emmanuel Borketey bụ onye nwe. nakwa onye isi nke Charger Limited, ndị na-emepụta Happy Man Beverages na ụlọ ọrụ njem Charger Transport. Charger Limited bụ ndị mepụtara ihe ọṅụṅụ Happy Man Bitters, Onaapo Atadwe Ginger, Happy Man Ginger Liqueur, Charger Hand Sanitizer, Happy Man Face Mask na Charger Transport.[3][4]

  • Ọ bụkwa onye ọrụ ebere na Kwa Onye na enyere ndị MMA DU aka .nke Onye nyegoro ndị mmadụ onyinye na mpaghara dị iche iche nke Ghana.[5][6][7]
  • A họpụtara ya maka Africa Global Trade and Investment Excellence Awards 2021 site n'aka The Business Executive Limited .[8]

Ndụ onwe onye dezie

Emmanuel Bortey Borketey lụrụ Doris Bortey, ha muru ụmụ ise.[9]

Njikọ mpụga dezie

  • Emmanuel Bortey Borketey na Instagram

Ndetu dezie

  1. Happy Man Bitters boss fulfills pledge to Upper East Music Awards (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2022-02-13). Retrieved on 2022-03-11.
  2. AMV Celebrates Charger Limited CEO, Dr. Borketey Bortey @40 (en-US). Atinka Online (2020-06-23). Retrieved on 2022-03-11.
  3. Agyeman (2019-11-24). Chamber of Commerce honors Happy Man Bitters (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2022-03-11.
  4. Happy Man Bitters Grabs 3 Top Awards (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-03-11.
  5. Happy Man Bitters boss fulfils pledge in organising awards ceremonies - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (2022-02-13). Retrieved on 2022-03-11.
  6. Happy Man Bitters boss redeems pledge to beauty queens, Artiste of the Year (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2022-03-11.
  7. Ghanaian businessman Dr. Bortey cushions Hearts of Oak with GHS10,000 donation (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-03-11.
  8. Africa Global Trade and Investment Excellence Awards 2021. harmattangh.com. Retrieved on 20 March 2022.
  9. Daughter of 'Happy Man' marks first milestone with 4 orphanages (en). GhanaWeb (2021-11-25). Archived from the original on 2021-11-26. Retrieved on 2022-03-11.