Emma Theofelus

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Namibia (Osote Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi, nkwukọrịta na teknụzụ)
Emma Theofelus
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNamibia Dezie
aha enyereEmma Dezie
aha ezinụlọ yaTheofelus Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Maachị 1996 Dezie
Ebe ọmụmụWindhoek Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Namibia Dezie
Ihe nriteBBC 100 Women Dezie

Emma Inamutila Theofelus (amụrụ 28 Maachị 1996) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Namibia, na-ejekwa ozi ugbu a dị ka osote onye minista na-ahụ maka mgbasa ozi, nzikọrịta ozi na teknụzụ.

Ihe gbasara iwu ya bụ nlekọta nzuko omeiwu, mmepe onwe onye omeiwu, E-parliament, iwu mgbanwe ihu igwe, itinye aka na ndị ntorobịa na nzuko omeiwu, na nyocha ụlọ omebe iwu.[1]

  1. Theofilus, Emma. www.parliament.na. Archived from the original on 2021-04-23. Retrieved on 2021-05-21.