Emily Shearman
Emily Shearman
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | New Zealand |
obodo maka egwuregwu | New Zealand |
aha enyere | Emily |
aha ezinụlọ ya | Shearman |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Febụwarị 1999 |
Ebe ọmụmụ | Palmerston North |
ọrụ ọ na-arụ | sport cyclist, track cyclist |
ụdị egwuregwu | cycle sport, track cycling |
so na | 2022 Commonwealth Games, 2023 in women's road cycling |
Emily Shearman (amụrụ n'abali iri abụo na atọ nke ọnwa Febụwarị n'afọ 1999) bụ onye na-agba egwuregwu ịnyịnya ígwè na New Zealand. Ọ nọchitere anya mba ya na egwuregwu Commonwealth nke afọ 2022, ma rite ihe nrite ọlaọcha na ịchụso otu.[1][2][3]
O sonyere asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2019/2020 , na asọmpi Oceania nke afọ 2019/-2020 .[4]
Edensibia
dezie- ↑ Heagney (2022-07-07). Shearman returns to form with Comm Games selection after year off bike. Stuff. Retrieved on 2022-08-10.
- ↑ Comm Games: Women's 4000m Pursuit track team in jeopardy (en-nz). RNZ (2022-07-27). Retrieved on 2022-08-10.
- ↑ Ellesse Andrews denied silver medal after bizarre decision. Retrieved on 2022-08-10.
- ↑ Track Cycling - Emily Shearman (New Zealand). the-sports.org. Retrieved on 2022-08-10.