Emile Deckers
onye na-ese ihe na Belgium (1885-1968)
Emile Deckers (Ụbọchị itoolu na onwaJenụwarị 1885 ruo ụbọchị isii na onwaFebụwarị 1968) bụ onye Belgium na-ese ihe.[1]
Emile Deckers |
---|
Ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Emile Deckers na Enisval na Belgium na Jenụwarị 9, 1885. Ọ natara agụmakwụkwọ nka ya na Académie royale des beaux-arts na Liège. Ọ bụ onye natara ọtụtụ ihe nrite nka tupu agha ụwa mbụ amalite. [2]
N'afọ 1921, ọ kwagara Algiers, French Algeria, ebe ọ ghọrọ onye na-ese ihe n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ.[1] ebe o nwetara ọkwa dị elu maka foto ya. [3]
Ọrụ
dezieO sere ọtụtụ foto nke ụmụ nwanyị Ọjiria.[4][5] A na-eche na ihe osise ya nke ndị Arab bụ nke ezigbo ya.[3]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị na-ese ihe n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ
- Ịhụnanya n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Ụwa
Ebe mụ si dee
dezie- ↑ 1.0 1.1 Winter (2004). Modern Figurative Paintings: The Paris Connection. Atglen, Pennsylvania: Schiffer Publishing. ISBN 9780764319624. OCLC 473827123.
- ↑ Thornton, L., La Femme dans la Peinture Orientaliste, www.acr-edition.com, 1985, p. 227 (translated from the French)
- ↑ 3.0 3.1 Thornton, L., La Femme dans la Peinture Orientaliste, www.acr-edition.com, 1985, p. 227
- ↑ Thornton (2009). Women as Portrayed in Orientalist Painting. Paris: ACR Editions. ISBN 9782867700842. OCLC 847428883.
- ↑ Vidal-Bué (2003). L'Algérie du sud et ses peintres: 1830-1960. Paris: Paris Méditerranée. ISBN 9782842721756.
- ↑ Three studies of the head of an Algerian beauty. Christie's. Retrieved on March 2, 2017.
- ↑ EMILE DECKERS; STUDY OF HEADS OF YOUNG GIRLS; SIGNED LOWER LEFT; OIL ON CANVAS. Sotheby's. Archived from the original on March 3, 2017. Retrieved on March 2, 2017.