Ememme Kente

ememme ndị Bonwire
Kente Festival
festival
mba/obodoGhana Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAshanti Region Dezie
ebeBonwire, Ashanti Region Dezie

Ememme Kente bụ mmemme owuwe ihe ubi kwa afọ nke ndị isi na ndị obodo Bonwire na-eme na mpaghara Ejisu-Juaben na mpaghara Ashanti nke Ghana . [1] [2] [3] [4] A na-eme ya n'ọnwa Jenụwarị. [5] Ndị ọzọ na-ekwukwa na a na-eme ya na Julaị ma ọ bụ Ọgọst. [6]

Ememme Kente

Ememe

dezie

A na-eme ya iji kwalite na akara mmepụta nke ụlọ ọrụ Kente na obodo Bonwire . [7] [8] Ememme a bu n'obi kwupụta mmetụta Kente dị ka akwa si Ghana . [6] Ndị isi na ndị bi na Bonwire na-eyi uwe Kente na ụdị dị iche iche ha na-akwa. [1]

Ihe ọ pụtara

dezie

A na-eme ememe a iji gosi akara mmalite nke ákwà Kente n'obodo Bonwire nke e mepụtara ihe karịrị afọ 300 gara aga. [1]

Ntụaka

dezie
  1. 1.0 1.1 1.2 Festival | The Embassy of the Republic of Ghana, Berlin, Germany (en-US). Retrieved on 2020-08-16. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Bonwire Kente Festival to promote Ghana’s culture (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-08-16.
  3. A/R: 2O19 Bonwire Kente Festival Launched (en). Modern Ghana. Retrieved on 2020-08-16.
  4. Bonwire Kente Weaving Village (en-US). touringghana.com (2016-03-26). Retrieved on 2020-08-16.
  5. Festivals Ghana - Easy Track Ghana. www.easytrackghana.com. Retrieved on 2020-08-16.
  6. 6.0 6.1 Kente Festival – FIANDAD GHANA LIMITED (en-US). Archived from the original on 2022-01-10. Retrieved on 2020-08-16. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  7. Bonwire Kente Festival (en). Retrieved on 2020-08-16.
  8. Bonwire ‘Kente’ festival re-launched. BusinessGhana. Retrieved on 2020-08-16.