Emeka Oguzie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1972 Dezie
Ọrụ ọ na-arụchemist Dezie

Oguzie bụ Prọfesọ nke Physical Chemistry na Federal University of Technology Owerri (FUTO). Ọ bụ onye nleta (CAS-TWAS) postdoctoral research fellow (2006-2007), na TWAS-UNESCO Associate (2008-2011) na State Key Laboratory for Corrosion and Protection, Institute of Metal Research, Chinese Academy of Sciences, Shenyang, China. A họpụtara ya dị ka Young Affiliate nke The World Academy of Science (2007-2012). Oguzie bụ onye otu OPEC Fund for International Development (OFID).

:Oguzie malitere ọrụ nkuzi ya n'afọ 1999, na ngalaba Chemistry, na Federal University of Technology Owerri. O nweela ọtụtụ ọkwa nchịkwa gụnyere:

N'afọ 2019, Oguzie ghọrọ onye isi ụlọ ọrụ nke Africa Center of Excellence in Future Energies & Electrochemical Systems (ACE-FUELS) na FUTO. O nwekwara ahụmịhe na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ Petrochemical, ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ nyocha (Health, Safety & Environment) na Shell Petroleum Development Company, Port Harcourt, Nigeria (2012-2013). [1]

. Oguzie bụ na 2021 họpụtara osote Vice-Chancellor (Research, Development and Innovation) na Federal University of Technology Owerri

Nsọpụrụ na onyinye dezie

Ndị otu ọkachamara dezie

  • Alumni Mgbakwunye, Academy of Sciences for the Developing World (TWAS) [3]

Ebemsiba dezie

  1. Stanford University Names Ace Fuels Director Among World Top Scientists. African Higher Education Centers of Excellence Project. Retrieved on 5 November 2021.
  2. Nigeria: Scientists Attract U.S. $5,000 Grant. Allafrica. Retrieved on 5 November 2021.
  3. Emeka Emmanuel Oguzie. the Academy of Sciences for the Developing World (TWAS). Retrieved on 5 November 2021.