Elizabeth Sneddon

Elizabeth Sneddon (1907-) bụ onye nkuzi okwu na ihe nkiri nke Ndida Afrika, onye nduzi ihe nkiri na agụmakwụkwọ.[1]

Elizabeth Sneddon
Born(1907-10-26) 26 Ọktoba 1907
Died24 Novemba 2005(2005-11-24) (aged 98)
EducationDurban Girls' College
Alma mater
OccupationDrama teacher and academic

Mmụta

dezie

Sneddon gara Durban Girls' College, tupu ya enweta nzere MA Honours na Bekee na Mahadum Glasgow, soro ya nweta nzere ọzụzụ ndị nkuzi na Mahadim London. Ọ gakwara Royal Academy of Music ebe ọ nwetara akwụkwọ ikike.[2]

Ọrụ na nkuzi okwu na ihe nkiri

dezie

A họpụtara Sneddon dị ka onye nkuzi Bekee dị elu na Ụlọ akwụkwọ St Cyprian cape town

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mba Unaited, ọ laghachiri Durban wee mepee ụlọ ọrụ okwu na ihe nkiri. Mabel Palmer, nke Mahadum Natal kpọrọ Sneddon ka ọ nye ụmụ akwụkwọ ojii debanyere aha na Mahadum Ndida Afrika ndị a chụpụrụ na mahadum ndị ọcha.[2] Mahadum nke Durban-Westville malitere na ọrụ a.   Sneddon guzobere ma ghọọ onye isi nke ngalaba nke Okwu na Ihe nkiri na Mahadum Natal. Sneddon nyekwara aka n'inwe ihe nkiri a nabatara dị ka ihe nyocha na ọkwa ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'ụlọ akwụkwọ ndida Afrika. [2][2]

Ihe Nketa

dezie

A gụrụ ụlọ ihe nkiri Elizabeth Sneddon na ogige nke Mahadum KwaZulu-Natal aha iji sọpụrụ ya na otu narị iri asatọ na otu. [1] [3]

Ọrụ

dezie

Ebe mụ si dee

dezie

 

Njikọ mpụga

dezie
  • Elizabeth Sneddon Theatre, na campus nke Mahadum KwaZulu-NatalMahadum nke KwaZulu-Natal Nchịkọta ikike