Elizabeth Edem Ironbar

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Lady Elizabeth Edem Ironbar (nwụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2021) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Cross River Steeti.[1] Ọ bụ onye otu PDP ma nọchite anya Akpabuyo na Cross River State House of Assembly site n'afọ 2015 ruo mgbe ọ nwụrụ.[2][3]

Ebemsidee dezie

  1. Cross River lawmaker, Elizabeth Ironbar is dead (en-GB). NEWS (2021-10-27). Retrieved on 2022-06-09.
  2. Desk (2021-10-27). BREAKING: Popular Nigerian Lawmaker, Dies (PHOTO) (en-US). Ejes Gist Newspaper. Archived from the original on 2022-10-30. Retrieved on 2022-06-09.
  3. Asare (2021-10-27). Cross River Assembly member, Lady Ironbar is dead (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2022-06-09.