Eliza Myrie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Eliza |
aha ezinụlọ ya | Myrie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1981 |
Ebe ọmụmụ | Nú Yọk |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
ebe agụmakwụkwọ | Williams College, Northwestern University, Skowhegan School of Painting and Sculpture |
Ebe obibi | Chicago |
webụsaịtị | http://www.elizabmyrie.com/ |
Eliza Myrie bụ ónyé na-ese ihe nkírí nke bi ma na-arụ ọrụ na Chicago, IL.[1] Myrie na-arụ ọrụ na mgbasa ozi dịgasị iche iche gụnyere ihe ọkpụkpụ, nka ntinye aka, nka ọha, na óbíbí akwụkwọ.[1][2][3][4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieNna Myrie bụ onye na-atụ nkume.[5] Myrie nwetara MFA ya na Mahadum Northwestern na BA ya na Williams College.[6] Myrie bụ ónyé sonyere na The Skowhegan School na The Whitney Independent Study Program.[1]
Ọrụ nka
dezieMyrie guzobere Black Artists Retreat (2013-2016) na Theaster Gates, nke Rebuild Foundation kwadoro, nke kpọkọtara otu ndị na-ese ihe nkírí ojii n'èzí ụlọ ọrụ nka ọdịnala.[7] N'oge oyi 2016, e nyere Myrie MacDowell fellowships.[8] N'afọ 2017/2018, Myrie nwèrè Equal Justice Residency/Fellowship na Santa Fe Art Institute.[6] Myrie bụ ónyé njikwa Wiki Project na Black Lunch Table.[9]
Ịkụzi Ihe
dezieMyrie akụziwo na School of the Art Institute of Chicago na Williams College.[6]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 eliza myrie (en-US). Chicago Artists Coalition. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Eliza Myrie. Artadia. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Tie Up: Eliza Myrie & Yasmin Spiro in Conversation. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Eliza Myrie. ArtSlant. Archived from the original on 2019-07-12. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Myrie. Building a Wall Through My Father (en). 3Arts: 3AP – MAKE ART WORK. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ 6.0 6.1 6.2 Eliza Myrie (en-US). Santa Fe Art Institute. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Simchak. Visual Arts: Eliza Myrie | Newfound (en-US). Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ eliza myrie - Artist (en). MacDowell.
- ↑ Valentine (19 September 2019). "The myth of the comprehensive historical archive" (in en). Wikipedia @ 20.