Elie Mbonda bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Cameroon. Ọ bụkwa onye otu nzuko omeiwu Pan-African ebe Elie bụ onye so na kọmitii ahụike, ọrụ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ ezie na ọ bụghị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Elie bụ onye otu ngalaba na Mahadum Yaoundé.

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta ndị otu omeiwu Pan-African

Ihe odide

dezie