Eletu Kekere
Eletu Kekere
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Ebe ọ nwụrụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | monarch |
Ọkwá o ji | Oba of Lagos |
Oba Eletu Kekere, nwa Oba Gabaro, chịrị obere oge dị ka Oba nke Lagos mgbe ọnwụ Oba Akinsemoyin n'afọ 1775.[1] Enweghị ọtụtụ ihe amaara banyere ọchịchị Eletu Kekere ma e wezụga na ọ nweghị nwa.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Mann. Slavery and the Birth of an African City: Lagos, 1760-1900. Indiana University Press, 2007. ISBN 9780253348845.
- ↑ Shodipe. From Johnson to Marwa: 30 years of governance in Lagos State. Malhouse Press, 1997. ISBN 9789780230692.