El Torky ma ọ bụ El Torkey (Arabic) ma ọ bụ Torky (Arabic: تركي) bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Heba El Torky (amụrụ n'afọ 1991), onye Egypt squash player
  • Nouran El Torky (amụrụ n'afọ 1992), onye Egypt squash player
  • Mohsen Torky (amụrụ n'afọ 1973), onye na-ekpe ikpe bọọlụ nke Iran
  • Omar El Torkey (amụrụ n'afọ 2001), onye Egypt squash player