Ekwusigo

Ọchịchị ime Obodo dị na Anambra steeti, Naịjirịa
Ekwusịgo
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°3′17″N 6°49′43″E, 5°58′50″N 6°50′24″E Dezie

Ekwusigo bụ lokal goomenti aria nke di n'obodo Anambara Steeti,South-Central Naijiria. Obodo ndi mejuputara ya bu Ozubulu,Oraifite,Ichi na Ihembosi.

Ụlọ akwụkwọ dezie

Nke a bụ ndepụta ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na ime obodo Ekwusigo:

Community Sekondiri Skul,Ichi

Union Sekondiri Skul,Ichi(Gss)

Community Sekondiri Skul,Ihembosi

Boys Sekondri Skul,Oraifite

Girls Sekondiri Skul,Oraifite

Community Sekondiri Skul,Ozubulu

Girls Sekondiri Skul,Ozubulu

Zixton Sekondiri,Ozubulu

Ndị ama ama dezie

Azuka Okwuosa- comishiona na-ahubu maka Oru na njem Okporo uzo

(Sir Emeka Offor)

Enwekwara umu ntororbia dika;

(Engr Michael Nwosu)

Ntụaka dezie

Lokal Goomenti ndi digasi na Anambara Steeti nke bidoro na July 21,2007; enyochara ya na October4, 2007.