Ekiti South-West
Ekiti South-West
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Ekiti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 7°37′1″N 5°14′37″E, 7°30′48″N 5°3′6″E |
Ekiti South-West bụ ọchịchị ime obodo dị na Ekiti steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ilawe Ekiti.
Ọ nwere mpaghara narị atọ na irí anọ na isii km 2 ya na ọnụ ọgụgụ mmadụ ruru puku narị iri isii na ise, narị abụọ na iri asaa na asaa na ngụkọ nke afọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị atọ na iri isii na abụọ [1]
Edensibia
dezie- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.