N Onyeisi oche Ọhụrụ ndị Ejigbo LCDA bú Hon. Monsuru Oloyede Bello (Obe). Ahọrọ ya na onwa Julaị, na afọ 2017. Enwere mpaghara isii na Ejigbo LCDA: Aigbaka, Ailegun, Fadu, Ifoshi, Ilamose and Oke-Afa ward. Ejigbo-Lagos no na ebe mpụta ma ọbu mmepe no na Lagos, in Steeti Lagos , Naijiria a Local Council Development Area (LCDA) no na mpaghara Oshodi-Isolo local government area. na afọ 2009, onye nnọchiteanya ányá onye isi oche, bu onye ana akpọ Hon. Kehinde Bamigbetan.[1]

Ihe odide

dezie
  1. For Ejigbo LCDA, Lagos, it’s action-packed 100 days. The Nation (2009-02-18). Retrieved on 2009-09-21.

Njikọ mpụga

dezie