Edith Eluma
Edith Eluma
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Edith Eluma |
aha enyere | Edith |
aha gọọmenti | Edith Eluma |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Septemba 1958 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Edith Eluma (amụrụ na 27 Septemba afọ 1958) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ dị ka onye na-agbachitere otu ụmụ nwanyi naijiria. O s o na ndị otu egwuregwu na 1991 FIFA Women's World Cup . Na ọkwa klọb, ọ na-egwuru Princess Jegede na Naijiria.[1]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ FIFA Women's World Cup China 1991 - Technical Report (PDF). FIFA Women's World Cup China 1991. FIFA (1991). Retrieved on 20 October 2016.
Njikọ dị na mpụga
dezie- Edith Eluma – FIFA competition record