Edafe Egbedi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Ọgọọst 1993 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuAarhus Gymnastikforening, Skive IK, Nigeria national under-17 football team, Nigeria national under-20 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Edafe Egbedi (a mụrụ n'abalị̀ ise nke ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1993) bụ onye Naijiria na-agbara Norrby IF bọọlụ. Ọ bụonye ama ama ọkachasị ị̀nọ̀ na song ụkwụ aka nri.

Ọrụ dezie

N'ọkwa ndị otu mba, ọ gbaara Naịjirịa boolu na 2011 FIFA U-20 World Cup, ma nye goolu dị mkpa mgbe Naịjirị meriri England 1-0 na agba nke iri na isii, iji ruo Quarter-final. Ọ gbakwara egwuregwu asaa maka Naịjirịa na 2009 FIFA U-17 World Cup, na-enyere ndị otu ya aka ruo na nke ikpeazụ.

N'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2014, emere mgbazinye Egbedi nye n'aka AGF na Skive IK maka afọ 2014 fọdụrụnụ.

Egbedi họọrọ ịkwụsị nkwekọrịta ya na AGF na n'onwa Jenụwarị 2015[1]

Ọ gbara bọọlụ maka Landskrona BoIS na Swedish Division nke mbụ na Superettan n'etiti afọ 2017 na afọ̀ 2018.[2]

Edensibia dezie

  1. Egbedi stopper i AGF (Danish). agf.dk. Archived from the original on 2015-01-20.
  2. Viktiga kuggar stannar men Alm och Vasquez går (December 2017).

Njikọ mpụga dezie