Eberechi Dick
Eberechi Dick
ụdịekere | nwoke |
---|
Templeeti:Infobox royalty Eze Eberechi N. Dickaudio bụ eze Naijiria. Ọ bụ Eze Udo I nke Mgboko Ngwa Amaise Kingdom na Obingwa Local Government Area nke Abia Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke Abia Steeti Traditional Rulers Council site na 2013 ruo 2019 na Onye isi oche South-East Council of Traditional Rulaers site na afo 2015 ruo afo2020. Ọ rụrụ ọrụ dị ka chancellor Federal University of Technology, Minna site na afo 2018 ruo afo 2021 ma ugbu a ọ bụ chancellor nke Federal University of Agriculture, Zuru.[1][2][3][4][5]
Edensibia
dezie- ↑ Sampson (21 December 2021). Former South East traditional rulers council chairman calls for increased funding of varsities. The Sun. Retrieved on 24 February 2022.
- ↑ Dick (11 December 2016). We demand justice and equitable treatment — HRM Eze (Dr.) Eberechi N. Dick. The Guardian. Archived from the original on 24 February 2022. Retrieved on 24 February 2022.
- ↑ Okoli (26 October 2015). South East monarchs get new chairman. Vanguard. Retrieved on 24 February 2022.
- ↑ Nigeria: Abia Gets New Council of Traditional Rulers. Daily Trust (26 November 2013). Retrieved on 24 February 2022.
- ↑ Emeruwa (28 November 2019). Ikpeazu dissolves Abia Traditional Rulers Council. Daily Post. Retrieved on 24 February 2022.