Ebe ndị gbara ọsọ ndụ si
Ebe ndị gbara ọsọ ndụ si
aha | Parcours de réfugiés |
---|---|
ụdị | documentary film |
mba osi | Morocco |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | French language |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2009 |
Onye nduzi | Ali Benjelloun |
Odee akụkọ ihe nkiri | Ali Benjelloun |
Parcours de réfugiés bụ ihe nkiri 2009 banyere ndị gbara ọsọ ndụ na Morocco, nke Ali Benjelloun duziri.
Nkọwa
dezieMorocco na-anabata ọtụtụ ndị na-akwaga mba ọzọ bụ ndị ebe ha na-aga bụ Europe. Ihe dị ka otu puku n'ime ndị mbịarambịa a nwere kaadị ndị gbara ọsọ ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị site na United Nations High Commissioner for Refugees Agency (UNHCR). Otú [1] dị, ọbụna ndị nwere kaadị a na-eche ihe ịma aka ihu.
Onyinye
dezieE gosipụtara Parcours de réfugiés na ememme ndị a: [2]
- Emume mba ụwa nke obere ihe nkiri na ihe ngosi nke Casablanca 2010
- Emume ihe nkiri mba ụwa nke Khouribga (FIFDOC) 2010
Edensibia
dezie- ↑ "Le "Parcours de réfugiés" au Ritz", Actualités du Maroc, 12 January 2010. Retrieved on 14 March 2012. (in French)
- ↑ Parcours de réfugiés. Fondo Filmico. Archived from the original on February 19, 2024. Retrieved on November 7, 2012.