E. J. Perry
E. J. Perry
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Essaias ![]() |
aha ezinụlọ ya | Perry ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Febụwarị 1880 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kershaw County ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 2 Febụwarị 1946 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Islip ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | silhouette artist ![]() |
Ebe obibi | Harlem, Coney Island ![]() |
Ebe ọrụ | Luna Park ![]() |
kọwara na URL | https://www.gothamcenter.org/blog/ej-perry-african-american-silhouette-cutter-of-americas-leisure-circuit, https://www.coneyislandhistory.org/oral-history-archive/eric-k-washington ![]() |
Essaias James Perry (amụrụ n'ihe dị ka ), ma ọ bụ karịa E. J. Perry, bụ ónyé na-ese ihe na mmalite narị afọ nke irí abụọ na-arụ ọrụ na New York City ma na-arụkọ ọrụ na ụlọ ọrụ dị na Luna Park na Coney Island, yana na ngosi ọdịbendị gburugburu United States.[1][2] Ọ bụ ónyé Africa America sitere na Monroe, North Carolina, ma biri ma rụọ ọrụ na mpaghara New York City nke Harlem na Coney Island. O mèrè ọtụtụ onyinyo nke ndị ama ama, ikekwe nke a ma ama bụ nke H. P. Lovecraft, nke pụtara na ihe ncheta màkà ónyé edemede ahụ na Providence, Rhode Island.[1][2]
![](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/6c/E._J._Perry.png/220px-E._J._Perry.png)
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 E.J. Perry, African-American Silhouette Cutter of America's Leisure Circuit (en-US). The Gotham Center for New York City History. Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-08.
- ↑ 2.0 2.1 Baptiste (2016-05-20). Oral History Archive / Eric K. Washington: Historian delves into the life of E.J. Perry, African-American silhouette artist at Luna Park. Coney Island History Project. Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-08.