Dumebi Agbakoba
Dumebi Agbakoba
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Disemba 1983 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | creative director, onye ntaakụkọ |
Dumebi Agbakoba
dezieA mụrụ Dumebi Agbakọba n'afọ 1983 na Lagos.[1] A zụrụ Dumebi na Lagos nke dị na Nigeria, Ọ gara akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ 'Rye St Anthony dị na Oxford n'obodo London. N'afọ 2008 ọ laghachiri obodo London ebe o bidoro ọrụ imepụta ihe di iche iche eji achọ mma ma rụkwa n'ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ Magazin.[2] Ọ bụ onye nta akụkọ, osi nri, onye nchịkọta na -ahụ maka ọrụ nka .
Ebensidee
dezie- ↑ https://peoplepill.com/people/dumebi-agbakoba
- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2021-05-06. Retrieved on 2021-05-06.