Duiker (surname)

ahà nnà

 

Aha nna Duiker ([ˈdœykər]) bụ aha sitere Dutch na Afrikaans nke n'asụsụ abụọ ahụ pụtara "diver".[1][2] Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Itumeleng Duiker (amụrụ n'afọ nari itoolu iri asaa na abụọ), onye bọọlụ bọọlụ nke Botswana
  • Jan Duiker (nari iri asatọ iri itoolu rue narị iri itoolu iri atọ na ise), onye Dutch na-atụpụta ụkpụrụ ụlọ
  • K. Sello Duiker (narị iri itoolu iri asaa na anọ na afọ puku abụọ na ise), onye edemede Ndịda Africa
  • Simon Duiker (1874-1941), onye na-ese ihe Dutch
  • William J. Duiker (amụrụ n'afọ 1932), onye bụbu onye ọrụ United States Foreign Service

Edensibịa dezie

  1. Duiker Surname Distribution. forebears.io. Retrieved on 23 December 2017. “Approximately 2,441 people bear this surname. Most prevalent in: South Africa; Highest density in: Netherlands.”
  2. Statistics and meaning of name Duiker. namespedia.com. Retrieved on 23 December 2017. “Surname Duiker is used at least 238 times in at least 9 countries.”