Driss Bensari
ụdịekere | nwoke |
---|
Driss Ben-Sari FAAS FTWAS (Templeeti:Lang-ar, amụrụ 1942) bụ ọkammụta mba Morocco na isi ọmụmụ Geophysics na ngalaba Civil Engineering na Mahadum Mohammed V dị na Rabat.
Ndụ na Ọrụ Ya
dezieAmụrụ Ben-Sari na Taza, mba Morocco n'afọ 1942.[1] O nwetara nzere mbụ ya n'ihi ọmụmụ Geographical Sciences site n'ụlọ ọrụ National Institute of Geography dị na France n'afọ 1965. O nwetara nzere M.Sc ya n'isi ọmụmụ Applied Geophysics site na French Institute of Petroleum, tupu ọ mechaa mezuo ma nweta nzere Ph.D ya n'isi ọmụmụ Sayensị ihe ndị a na-ahụ anya na Mahadum Grenoble n'afọ 1977.[2][3] Ben-Sari mèchàrà laghachi Morocco, wee bụrụ ọkammụta n'isi ọmụmụ Geophysics na ngalaba Civil Engineering nke Mohammadia School of Engineering, Mahadum Mohammed V, Rabat kemgbe afọ 1978.[4][5][6]
Ben-Sari jere ozi dịka onye nchịkwa nke ụlọ ọrụ International Centre of Sciences and High Technology, na onye isi oche nke ụlọ akwụkwọ Moroccan Institute of Astronomy, ụlọ ọrụ National alert network for earthquakes, nakwa ụlọ ọrụ National Centre for Research and Planning of Science.[7][8] Ọ bụ onye òtù Society for Technical Communication, International Council for Science, na Independent World Commission on the Ocean. [2][9][10]
Ben-Sari bipụtara akwụkwọ ncheta ya: Vivid memories (Templeeti:Lang-fr), testimonies and experiences of a lifetime.
Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya
dezieA họpụtara Ben-Sari dịka onye òtù African Academy of Sciences (FAAS) n'afọ 1987,[7][11] and Fellow of the World Academy of Sciences (FTWAS) in 1988.[12] Ben-Sari natara ihe nrite Scientific Grand Prize nke mba Morocco.
Edensibia
dezie- ↑ COP22 و حاجة تازة إلى الدكتور إدريس بنصاري (ar) (2016-12-06).
- ↑ 2.0 2.1 Final Report of Training Course. Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.
- ↑ Alaoui, Hassan (2015-07-03). Driss Bensari à cœur ouvert (fr-FR).
- ↑ (2009-02-16) "The Al Hoceima (Morocco) earthquake of 24 February 2004, analysis and interpretation of data from ENVISAT ASAR and SPOT5 validated by ground-based observations" (in en). Remote Sensing of Environment 113 (2): 306–316. DOI:10.1016/j.rse.2008.09.015. ISSN 0034-4257.
- ↑ Bernal, Alberto (1992-01-01). Earthquake Engineering: Proceedings of the Tenth World Conference on Earthquake Engineering, 19-24 July, 1992, Madrid, Spain (in en). CRC Press. ISBN 978-90-5410-060-7.
- ↑ Scopus preview - Ben Sari, Driss - Author details - Scopus.
- ↑ 7.0 7.1 Ben-Sari Driss | The AAS. Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.
- ↑ Research, European Organization for Nuclear (1992). Annual Report - European Organization for Nuclear Research (in en). CERN.
- ↑ Ben-Sari Driss | The AAS. Archived from the original on 2022-11-23. Retrieved on 2023-12-07.
- ↑ Abhatoo : التنبؤ بالكوارث الطبيعية والبيئية والوقاية منها : دراسة للحالة في المغرب.
- ↑ Sciences, African Academy of (1995). Annual Report (in en). The Academy.
- ↑ Ben Sari, Driss (en).