Dorothy Masuka

onye na-abụ jazz (1935-2019)

Dorothy Masuka (3 September 1935 – 23 February 2019) bụ onyeZimbabwe amụrụ na South Africa bụ onye ọgụụ egwu jazz.

Egwú Masuka na-ewu ewu na South Africa n'afọ ndị iri itoolu na iri ise, mana mgbe abụ ya siri ike, gọọmenti malitere ị jụ ya ajụjụ. A mmachi bidoro egwu ya "Dr. Malaniii" nke n ekwu maka iwu siri ike, na afọ iri itoolu n' iri isi n otu ọ bụrụ abụ maka Patrice Lumumba, nke dugarariịkwaga ya.[1] Ịgba ọsọ a were afọ iri atọ na otu n' ozuzu ya mgbe ọ biri na Zambia ma rụọ ọrụ dị ka onye n' elekọtaa ụgbọ elu. Ọ laghachi Zimbabwe na afọ iri n' itoolu na iri asatọ mgbe nnwere onwe gasịrị.[1][1]

Ọrụ Egwu ya dezie

N'ọnwa Ọgọstụ n'afọ puku abụọ na iri n' otu , Dorothy Masuka a na Ndụ dị VundVla, onye mepụtara ihe nkiri ncha a ma ama na South Africa, kwu pụtara atụmatụ ime ihe nkiri banyere ndụ Madu uka. Ihe nkiri ahụ ga -elekwasi anya n'afọ iri itoolu na iri ise n' otu ruo na afọ iri itoolu na iri ise na asaa . [2]

N' abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Eprel afọ puku abụọ n' iri na asaá , ọ pụtara na kọmputa "The Jazz Epistles featuring Abdullah Ibrahim & Eke yaa," na The Town Hall, New York City, na-emeghe ihe ngosi ahụ ma n'ebe "otu arụmọrụ na-mpkpali n'otu, n' ekpo ọkụ ma na ìgwè mmadụ ahụ".[3]

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 Sheldon (2005). Historical dictionary of women in Sub-Saharan Africa. Lanham, Md.: Scarecrow Press. ISBN 0810853310. OCLC 56967121. 
  2. "Dorothy Masuka's life to be captured in film", Bulawayo24, 23 August 2011. Retrieved on 2 November 2011.
  3. Bilawsky, Dan, "The Jazz Epistles Featuring Abdullah Ibrahim & Ekaya At The Town Hall", All About Jazz, 1 May 2017.