Don't Get Mad Get Even (ihe nkiri)


Don't Get Mad Get even bụ ihe nkiri Naijiria mepụtara na 2019 site n'aka Raphael Dedenuola ma duziri Wale Ojo . E wepụtara ya n'okpuru ụlọ ọrụ mmepụta nke RGD Media ma kesaa ya site na nkesa ihe nkiri Silver Bird. [1] [2] [3] [4] Ihe nkiri a na-enye nkọwa doro anya na ọdịiche dị n'etiti agụmakwụkwọ na akụnụba, Femi Jacobs, Yemi Solade, Deyemi Okanlanwon, Kenneth Okolie, Toyin Abraham, Patience Ozokwor na Jide Kosoko soro na ndi e gosiputara na ihe nkiri a [1] [2] [3] [4]

Nkọwa

dezie

Akụkọ ahụ gbasara ụmụnna abụọ; onye gụrụ akwụkwọ na onye na-agụghị akwụkwọ mana onye okike. Ihe nkiri ahụ nwere ihu ọhụrụ mgbe nwanna nwoke ahụ, bụ́ onye nkụzi gbajiri agbaji ma dabere n'ebe nwanne ya nwoke nke tọrọ bụ́ onye na-akụ egwú na-aga nke ọma ugbu a..[1]

Ngosi mbụ

dezie

Emere ihe nkiri ahụ [3] Naịjirịa na Ghana n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Ọktoba 2019. [2]

Ndị mere ihe nkiri a

dezie

Edensibia

dezie
  1. 1.0 1.1 1.2 Nollywood Movie Alert: Don’t Get Mad, Get Even (en-GB). Independent Newspaper Nigeria (2019-05-24). Retrieved on 2022-08-05.
  2. 2.0 2.1 2.2 Don’t Get Mad Get Even – Wale Ojo’s Directorial Debut Hits Cinemas – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2022-08-05. Retrieved on 2022-08-05.
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 sunnews (2016-02-29). Don’t Get Mad Get Even hits Cinemas tomorrow! (en-us). The Sun Nigeria. Retrieved on 2022-08-05.
  4. 4.0 4.1 Wale Ojo announces release date for Don’t Get Mad Get Even (en-US). Punch Newspapers (2019-05-09). Retrieved on 2022-08-05.