Djibouti Telecom
Ụlọ ọrụ ekwentị Djibouti
Djibouti Telecom (Djibouti Télécommunication Co.) bụ ụlọ ọrụ nke gọọmentị na-ahụ maka nkwukọrịta na obodo Djibouti, Djibouta. Ọ na-enye ọrụ ekwentị, ekwentị mpanaaka, ya nakwazi ịntanetị maka ọha na eze. Ụlọ ọrụ ahụ nwere isi ụlọ ọrụ ya n'isi obodo mba ahụ. Na ngwụcha afọ 2013 ụlọ ọrụ ahụ mechara kpughee ọrụ 3G ya na mba ahụ dum ma malitekwa na afo 2017 kpughee ozi 4G+. Isi onyinye ịntanetị nke ụlọ ọrụ ahụ maka ịntanetị na mba ahụ dum na-elekwasị anya ugbu a na ọrụ ADSL.
Industry | Telecommunications |
---|---|
Headquarters | Djibouti, Djibouti |
Products | Mobile services Internet services Fixed line Digital television |
Services | mobile,fixed line and broadband services |
Website | www.djiboutitelecom.dj |
Edensibia dezie
Njikọ mpụga dezie
- (in French) Djibouti Telecom official site
- (in French and English) Djibouti Online Phonebook
- (in French and English) Djibouti Telecom page at Djibouti Phonebook