Djeneba N'Diaye
Djeneba N'Diaye
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha enyere | Djénéba |
aha ezinụlọ ya | N'Diaye |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Julaị 1997 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2015 FIBA Africa Championship for Women, 2019 Women's Afrobasket, 2021 Women's Afrobasket |
Djeneba N'Diaye (amụrụ na 8 Julaị na afọ 1997) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball maka AMI Basketball na otu mba Mali.[1]
Ọ nọchitere anya Mali na afọ 2019 Women's Afrobasket .[2]
Ihe odide
dezieNjikọ mpụga
dezie- Djeneba N'Diaye at FIBA