Djely Karifa
onye na-akwado Guinea
Djely Karifa bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ na Guinea. A mụrụ ya na Dabola n'ime ezinụlọ bara ọgaranya, ọ bụ odeakwụkwọ ukwu nke CAPSDH, onye isi oche nke African Peace Academy ACAP nke dị na Algiers nakwa nke Coordination of African Human Rights NGOs na Geneva, ebe obibi ya ugbu a.
Ntuaka
dezie- Epesmandala.com eweputara Novemba 20, 2010, na way back machine