Divine Aide Omo
taekwondoin Naịjiria
Divine Aide Omo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
ụdị egwuregwu | taekwondo |
Divine Aide Omo bụ onye Naịjirịa na-eme ihe egwuregwu taekwondo, na-asọmpi na katigori okenye ụmụ nwanyị. O meriri ma rite ọla nchara n'ihe omumue 2011 All-African Games na katigori ndi 53 kg.
Ọrụ egwuregwu
dezieDivine Aide meriri ma rite ọla nchara n'ihe omume katigori 53 kg na 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik . [1]
Ebemsidee
dezie- ↑ TaekwondoData (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-02-01.