Disemba
Na iguafọr Gregorian, Disemba bu onwa iri na abuo, na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Disemba bula onwa iri, site na afo nwela onwa iri. Afo nwere onwa iri na abuo ubochi kena.
Disemba bu kwaa onwa no na azu dị mee kpochie afo nile.